Ọlu Ndi-Ozi 17:13 IGBOB

13 Ma mb͕e ndi-Ju nke Tesalọnaika mara na Pọl nēkwusa kwa okwu Chineke na Beria, ha bia-kwa-ra ebe ahu, nākpali ìgwè madu nile, nēme kwa ka obi lọ ha miri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 17

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 17:13 na onodu