14 Mb͕e ahu umu-nna nime Kraist we zipu Pọl ngwa ngwa iga rue oké osimiri: ma Sailas na Timọti nọgidere n'ebe ahu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 17
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 17:14 na onodu