15 Ma ndi duru Pọl kuru ya rue Atens: mb͕e ha natasiri iwu inye Sailas na Timọti ka ha biakute ya ọsọsọ ka ike-ha ra, ha we la.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 17
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 17:15 na onodu