Ọlu Ndi-Ozi 18:25 IGBOB

25 Ejiri okwu-ọnu zí nwoke a uzọ Onye-nwe-ayi; ebe ọ di ọku na mọ-ya, o we nēkwu nēzí kwa nke-ọma ihe nile bayere Jisus, ọ bu ezie na ọ mara nání baptism nke Jọn:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 18

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 18:25 na onodu