Ọlu Ndi-Ozi 18:26 IGBOB

26 onye ahu we malite ikwuwa okwu n'ulo-nzukọ. Ma mb͕e Prisila na Akwila nuru okwu-ya, ha kutara ya n'ebe ha nọ, we kọrọ ya uzọ Chineke nke-ọma kari.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 18

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 18:26 na onodu