27 Mb͕e o zubere igabiga n'ofè ka ọ ba n'Akaia, umu-nna nime Kraist we me ka obi di ya ike, we degara ndi nēso uzọ Jisus akwukwọ inara ya nke-ọma: mb͕e o ruru, o yere ha aka nke-uku, bú ndi. kwereri site n'amara:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 18
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 18:27 na onodu