22 Ndikom nke Israel, nurunu okwu ndia: Jisus Onye Nazaret, bú Nwoke Nke Chineke gosiworo unu site n'ọlu di ike na ọlu-ebube na ihe-iriba-ama, nke Chineke mere site n'aka-Ya n'etiti unu, dika unu onwe-unu matara:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 2
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 2:22 na onodu