46 Ha ji kwa otù obi nānọgidesi ike n'ulo uku Chineke kwa-ubọchi, ha nānyawa kwa achicha n'ulo-ha, we nara ihe-oriri-ha n'obi utọ na obi nke aghughọ nādighi ya,
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 2
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 2:46 na onodu