Ọlu Ndi-Ozi 2:47 IGBOB

47 ha nēto Chineke, ihe-ha nātọ kwa ndi-Ju dum utọ. Onye-nwe-ayi nātukwasi-kwa-ra ha kwa-ubọchi ndi anāzọputa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 2

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 2:47 na onodu