10 Mb͕e oké esem-okwu putara, onye-isi-ọchi-agha, ebe ọ nātu egwu na ha gādọkasi Pọl ma eleghi anya, o we gwa ndi-agha ka ha rida napu ya n'ike n'etiti ha, kuta ya n'ulo ndi-agha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 23
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 23:10 na onodu