Ọlu Ndi-Ozi 23:11 IGBOB

11 Ma n'abali soni Onye-nwe-ayi guzoro n'akuku ya, si, Nwe obi-ike: n'ihi na dika i kwuru okwu bayerem si-ike na Jerusalem, i ghaghi ib͕a kwa àmà otú a na Rom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 23

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 23:11 na onodu