12 Mb͕e chi-ya bọrọ, ndi-Ju ufọdu we kekọta onwe-ha n'otù, me kwa onwe-ha ka ha buru anathema, si na ha agaghi-eri ihe ma-ọbu iṅu ihe rue mb͕e ha gēb͕uwori Pọl.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 23
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 23:12 na onodu