Ọlu Ndi-Ozi 23:23 IGBOB

23 O we kpọtara onwe-ya madu abua nime ndi-ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise, si, Dozienu ọgu ndi-agha iri ka ha ga rue Sisaria, na ọgu ndi-inyinya atọ na iri, na ọgu ndi-agha iri nāchi ube, n'oge hour nke-atọ n'abali:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 23

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 23:23 na onodu