Ọlu Ndi-Ozi 27:2 IGBOB

2 Ayi we ba n'ub͕ọ Adramitiọm, nke gaje iga ebe di n'usọ oké osimiri nke Esia, we nupu, Aristakọs, onye Masedọnia nke Tesalọnaika, soro kwa ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 27

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 27:2 na onodu