Ọlu Ndi-Ozi 28:21 IGBOB

21 Ha we si ya, Ayi onwe-ayi anataghi akwukwọ-ozi site na Judia bayere gi, ọ dighi kwa onye ọ bula n'etiti umu-nne-ayi ruru ebe a, we kọ akukọ ma-ọbu kwue ajọ ihe ọ bula bayere gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 28

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 28:21 na onodu