Ọlu Ndi-Ozi 28:7 IGBOB

7 Ma n'ala di ab͕ata ebe ahu onye-isi agwe-etiti ahu, aha-ya bu Pọbliọs, nwere iberibe ala ufọdu; onye nara ayi nke-ọma, were kwa obi-ọma le ayi ọbìa ubọchi atọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 28

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 28:7 na onodu