Ọlu Ndi-Ozi 28:8 IGBOB

8 O we rue, na nna Pọbliọs nēdina, aru-ọku na ọnyunyu-ọbara jidesiri ya ike: onye Pọl bakutere, we kpe ekpere, bikwasi ya aka abua me ka aru di ya ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 28

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 28:8 na onodu