10 ka eme ka unu nile na ndi Israel nile mara, na ọ bu n'aha Jisus Kraist Onye Nazaret, Onye unu onwe-unu kpọgidere n'obe, Onye Chineke mere ka O si na ndi nwuru anwu bilie, ọ bu n'aha nka ka onye a ji aru di nma guzo n'iru unu n'ebe a.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 4
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 4:10 na onodu