Ọlu Ndi-Ozi 7:43 IGBOB

43 Unu we palie ulo-ikwū nke Mọlọk,Na kpakpando nke chi ahu, bú Refan,Ihe-atù unu mere ikpọ isi ala nye ha:M'gēme kwa ka unu je biri n'ofè Babilon.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 7

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 7:43 na onodu