58 ha we tupu ya n'obodo, tu kwa ya nkume: ndi-àmà we wusa uwe-ha n'ukwu otù nwa-okorọbia anākpọ Sọl.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 7
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 7:58 na onodu