Ọlu Ndi-Ozi 7:59 IGBOB

59 Ha we tua Stifen nkume, ka ọ nākpọku Onye-nwe-ayi, nāsi, Onye-nwe-ayi Jisus, nara mọm nke-ọma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 7

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 7:59 na onodu