10 Kush muru Nimrod: onye ahu malitere ibu dike n'uwa.
11 Mizraim muru Ludim, na Anamim, na Lehabim, na Naftuhim,
12 na Patrusim, na Kasluhim (ebe ndi Filistia siri puta), na Kaftorim.
13 Kenean muru Zaidon, bú ọkpara-ya, na Het;
14 na ndi Jebus, na ndi-Amorait, na ndi-Giagashait;
15 na ndi-Haivait, na ndi Aka, na ndi Sin;
16 na ndi Avad, na ndi Zema, na ndi Hemat.