13 Sọl we nwua n'ihi nmekpu-ya o mekpuru megide Jehova, n'ihi okwu Jehova, nke ọ nēdebegh: ọzọ kwa, n'ihi na ọ juru ase n'aka onye nwere mọ ọ nāju ihe, iji ya ju ase,
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 10
Echiche 1. Ihe Emere 10:13 na onodu