1. Ihe Emere 11:13 IGBOB

13 Onye ahu nọyere Devid nime Pas-damim, ma ndi Filistia chikọtara onwe-ha n'ebe ahu ibu agha, òkè ubi nke juputara n'ọka barley di kwa; ma ndi Israel b͕alagara n'iru ndi Filistia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 11

Echiche 1. Ihe Emere 11:13 na onodu