29 Sibekai onye Husha, Ilai onye Ahoa;
30 Maharai onye Netofa, Hiled nwa Beana onye Netofa;
31 Itai nwa Ribai nke Gibea umu Benjamin, Benaia onye Piraton;
32 Hurai nke miri-iyi Gaash, Abiel onye Araba;
33 Azmavet onye Bahurim, Eliahba onye Shaalabin;
34 nke umu Hashem onye-Gaizonait, Jonatan nwa Shagei onye-Hararait;
35 Ahiam nwa Saka onye-Hararait, Elifal nwa Ua;