1. Ihe Emere 11:3 IGBOB

3 Ndi-okenye nile nke Israel we biakute eze rue Hebron; ha na Devid we b͕a ndu nime Hebron n'iru Jehova; ha we te Devid manu ibu eze Israel, dika okwu Jehova n'aka Samuel si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 11

Echiche 1. Ihe Emere 11:3 na onodu