1. Ihe Emere 17:17 IGBOB

17 Ma nka bu ihe ntà n'anya-gi, Chineke; I we kwue okwu bayere ulo orù-Gi rue mb͕e di anya, I huwokwam dika ọnọdu nke madu nọ n'elu si di, Jehova, bú Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 17

Echiche 1. Ihe Emere 17:17 na onodu