1. Ihe Emere 17:24 IGBOB

24 Ka eme kwa ka ọ buru ihe kwesiri ntukwasi-obi, ka aha-Gi di kwa uku rue mb͕e ebighi-ebi, si, Jehova nke usu nile nke ndi-agha, bú Chineke Israel, bu Chineke Israel nwere: agēme kwa ka ulo Devid, bú orù-Gi, guzosie ike n'iru Gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 17

Echiche 1. Ihe Emere 17:24 na onodu