1. Ihe Emere 18:11 IGBOB

11 Ihe ndia ka eze, bú Devid, do-kwa-ra nsọ nye Jehova, tiyere ọla-ọcha na ọla-edo ahu nke o butere site na mba nile; site n'Edom, site kwa na Moab, site kwa n'umu Amon, site kwa na ndi Filistia, site kwa n'Amalek.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 18

Echiche 1. Ihe Emere 18:11 na onodu