1. Ihe Emere 18:4 IGBOB

4 Devid we napu n'aka-ya nnù ub͕ọ-ala abua na ọgu iri, na nnù ndi-inyinya iri-na-asa na ọgu iri, na orú nnù ndikom uzọ abua na nnù iri, bú ndi ji ukwu eje: Devid bipu-kwa-ra nkwonkwo-ukwu inyinya ub͕ọ-ala nile, ma o kwere ka ọgu inyinya ub͕ọ-ala ise fọdu n'etiti ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 18

Echiche 1. Ihe Emere 18:4 na onodu