1. Ihe Emere 18:8 IGBOB

8 Devid we si na Tibhat, si kwa na Kun, bú obodo Hedareza, chiri ọtutu ọla nke-uku, nke Solomon ji me oké osimiri ọla ahu, na ogidi nile, na ihe ọla nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 18

Echiche 1. Ihe Emere 18:8 na onodu