1. Ihe Emere 19:6 IGBOB

6 Umu Amon we hu na ha emewo onwe-ha ka ha nēsi Devid ísì ọjọ, Hanun na umu Amon we ziga nnù talent ọla-ọcha abua na ọgu iri igotara onwe-ha ub͕ọ-ala na ndi-inyinya site na Mesọpọtemia, site kwa na Siria Meaka, site kwa na Zoba.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 19

Echiche 1. Ihe Emere 19:6 na onodu