1. Ihe Emere 21:3 IGBOB

3 Joab we si, Ka Jehova tukwasiri ndi-Ya, ka iba-uba ha bara ra, otù onye ọgu ise otù onye ọgu ise: onye-nwem, bú eze, hà abughi ndi-orù onye-nwem nwere, ha nile? n'ìhi gini ka onye-nwem nāchọ ihe a? n'ìhi gini ka ọ gāghọrọ Israel ihe-ikpe-ọmuma?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 21

Echiche 1. Ihe Emere 21:3 na onodu