1. Ihe Emere 21:5 IGBOB

5 Joab we nye Devid ọnu-ọgugu nke ngukọta ọ gukọtara ndi Israel. Israel nile we di orú nnù ndikom ọgu uzọ isi na uzọ iri-na-asa na nnù iri, ndi nāmiputa mma-agha: Juda di kwa orú nnù ndikom ọgu uzọ abua na uzọ iri-na-asatọ na nnù iri-na-ise, ndi nāmiputa mma-agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 21

Echiche 1. Ihe Emere 21:5 na onodu