1. Ihe Emere 23:24 IGBOB

24 Ndia bu umu Livai dika ulo nke ndi bu nna-ha si di, bú ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ndi-ha agukọtara, n'ọnu-ọgugu aha, onye na isi-ya onye na isi-ya, ndi nēje ozi ahu diri òfùfè ulo Jehova, site n'onye b͕ara orú arọ we gaba.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 23

Echiche 1. Ihe Emere 23:24 na onodu