28 N'ihi na ebe-nguzo-ha di n'akuku umu Eron ifè òfùfè ulo Jehova, n'ogige nile, na n'ime-ulo nile, na n'ime ka ihe nsọ ọ bula di ọcha, bú ọlu òfùfè ulo Chineke;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 23
Echiche 1. Ihe Emere 23:28 na onodu