1. Ihe Emere 24:31 IGBOB

31 Ndia fe-kwa-ra nzà, ọbuná dika umu-nne-ha, bú umu Eron, fere, n'iru Devid, bú eze, na Zedok, na Ahimelek, na ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ndi-nchu-àjà na nke ndi Livai; ulo nke ndi bu nna nke onye-isi ọbuná dika nke nwa-nne-ya nke-ntà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 24

Echiche 1. Ihe Emere 24:31 na onodu