25 Umu-nne-ya kwa; bú umu nke Elieza: Rehabaia nwa-ya, na Jeshaia nwa-ya, na Joram nwa-ya, na Zikri nwa-ya, na Shelomot nwa-ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 26
Echiche 1. Ihe Emere 26:25 na onodu