13 Onye-isi nke-iri nke diri ọnwa nke-iri bu Maharai onye Netofa, nke ndi Zera: orú nnù ndikom uzọ atọ di kwa n'òkè-ya.
14 Onye-isi nke-iri-na-otù nke diri ọnwa nke-iri-na-otù bu Benaia onye Piraton, sitere n'umu Efraim: orú nnù ndikom uzọ atọ di kwa n'òkè-ya.
15 Onye-isi nke-iri-na-abua nke diri ọnwa nke-iri-na-abua bu Heldai onye Netofa, nke Ọtniel: orú nnù ndikom uzọ atọ di kwa n'òkè-ya.
16 Ndi-isi kwa nke ebo nile nke Israel: nke ndi Reuben, Elieza nwa Zikri bu onye-ndú: nke ndi Simeon, Shefataia nwa Meaka:
17 nke Livai, Hashabaia nwa Kemuel: nke Eron, Zedok:
18 nke Juda, Elaihu, onye sitere n'umu-nne-Devid: nke Isaka, Ọmri nwa Maikael:
19 nke Zebulun, Ishmaia nwa Obadaia: nke Naftali, Jerimot nwa Azriel: