16 Ndi-isi kwa nke ebo nile nke Israel: nke ndi Reuben, Elieza nwa Zikri bu onye-ndú: nke ndi Simeon, Shefataia nwa Meaka:
17 nke Livai, Hashabaia nwa Kemuel: nke Eron, Zedok:
18 nke Juda, Elaihu, onye sitere n'umu-nne-Devid: nke Isaka, Ọmri nwa Maikael:
19 nke Zebulun, Ishmaia nwa Obadaia: nke Naftali, Jerimot nwa Azriel:
20 nke umu Efraim, Hoshea nwa Azazaia: nke nkera ebo Manase, Joel nwa Pedaia:
21 nke nkera ebo Manase di na Gilead, Ido nwa Zekaraia: nke Benjamin, Jaasiel nwa Abnea:
22 nke Dan, Azarel nwa Jeroham. Ndia bu ndi-isi ebo nile nke Israel.