24 Joab nwa Zeruaia malitere iguta ha, ma ọ guzughi; iwe we dikwasi Israel n'ihi nka; etiyeghi kwa ọnu-ọgugu n'ọnu-ọgugu nke di n'akwukwọ ihe emere n'ubọchi nke eze, bú Devid.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 27
Echiche 1. Ihe Emere 27:24 na onodu