1. Ihe Emere 27:8 IGBOB

8 Onye-isi nke-ise nke diri ọnwa nke-ise bu Shamhut onye-Izrahait: orú nnù ndikom uzọ atọ di kwa n'òkè-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 27

Echiche 1. Ihe Emere 27:8 na onodu