12 na ihe-atù ihe nile nke di n'aka-ya site na Mọ Nsọ bayere ogige nile nke ulo Jehova, baye-kwa-ra ime-ulo nile di buruburu, bayere ulo-àkù nile nke ulo Chineke, baye-kwa-ra ulo-àkù nile nke ihe nsọ nile:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 28
Echiche 1. Ihe Emere 28:12 na onodu