1. Ihe Emere 28:17 IGBOB

17 na ndudu nile, na ọkwa-nwusa nile, na iko nile, nke ọla-edo anāgwaghi agwa: baye-kwa-ra ọkwa ntà ọla-edo nile n'ọtùtù bayere ọkwa ntà ọ bula; baye-kwa-ra ọkwa ntà ọla-ọcha nile n'ọtùtù bayere ọkwa ntà ọ bula:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 28

Echiche 1. Ihe Emere 28:17 na onodu