1. Ihe Emere 4:10 IGBOB

10 Jebez we kpọkue Chineke Israel, si, Ọ gādim nọ̄ nma ma ọ buru na I gọziem n'ezie, me kwa ka ókè-alam rie nne, ọ buru kwa na aka-Gi gādiyerem, I we me ka m'pua n'ihe ọjọ, ka ọ ghara iwutam! Chineke we me ka ihe nke ọ riọrọ biarue ya aru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 4

Echiche 1. Ihe Emere 4:10 na onodu