32 Obodo ntà ha bu Itam, na Ain, na Rimon, na Token, na Ashan, obodo ise:
33 na obodo ntà ha nile nke di obodo ahu buruburu, rue Beal. Ndia bu ebe-obibi-ha, ha nwe-kwa-ra akwukwọ-osuso-ọmumu-ha.
34 Na Meshobab, na Jamlek, na Josha nwa Amazaia;
35 na Joel, na Jihu nwa Joshibia, nwa Seraia, nwa Asiel;
36 na Elioenai, na Jaakoba, na Jeshohaia, na Asaia, na Adiel, na Jesimiel, na Benaia;
37 na Ziza nwa Shifi, nwa Alon, nwa Jedaia, nwa Shimri, nwa Shemaia;
38 Ndia ndi baworo n'akwukwọ n'aha bu ndi-isi n'ab͕uru-ha: ulo nke ndi bu nna-ha we basa rue ọtutu.