21 Ha we chiri anu-ulo-ha n'agha: camel-ha orú nnù uzọ isi na nnù ise, na ìgwè ewu na aturu orú nnù orú uzọ na uzọ iri-na-otù na nnù ise, na inyinya-ibu nnù ise, na madu orú nnù uzọ iri-na-abua na nnù iri.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 5
Echiche 1. Ihe Emere 5:21 na onodu