35 nwa Zuf, nwa Elkena, nwa Mahat, nwa Amasai;
36 nwa Elkena, nwa Joel, nwa Azaraia, nwa Zefanaia;
37 nwa Tahat, nwa Asia, nwa Ebiasaf, nwa Kora;
38 nwa Izha, nwa Kohat, nwa Livai, nwa Israel.
39 Na nwa-nne-ya nwoke, bú Esaf, onye nēguzo n'aka-nri-ya, bú Esaf nwa Berekaia, nwa Shimea;
40 nwa Maikael, nwa Baaseia, nwa Malkija;
41 nwa Etni, nwa Zera, nwa Adaia;