57 Umu Eron ka ha nye-kwa-ra obodo nb͕aba, Hebron; na Libna na ebe-ita-nri-ya nile, na Jatia, na Eshtemoa na ebe-ita-nri-ya nile;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 6
Echiche 1. Ihe Emere 6:57 na onodu