27 Buruburu ulo Chineke ka ha nānọ kwa ọnọdu-abali, n'ihi na n'isi-ha ka ndebe di, ha onwe-ha nwe-kwa-ra imeghe ya kwa-ututu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 9
Echiche 1. Ihe Emere 9:27 na onodu